IHE EME UWA ADIMMA

IHE EME UWA ADIMMA

IHE EME UWA ADIMMA
Uwa di egwu( The world’s full of mysteries.) Karisia( Extremely)
Anyi amaghi ihe anyi mere uwa ji adighali (We don’t know what we’ve done to the world that’s making it change.)
A kwaa aja, a hu ogu (When you pull down a mud wall , you’ll see a f!ght.) It means the owner will f!ght back if you pull down their mud wall.
O ji oso agbakwuru ogu, but o maghi shi ogu wu onwu elu uwa (Someone who rushes into a f!ght doesn’t know that f!ghting can be f@tal).
Aga m egbu onwe m n’elu uwa but kwere oria Monday leem, producer kwere oria Monday eee×2 (Will I k!ll myself in this world because of Monday’s sickness). Should I d!e over someone else’s problem.
Echiche echere gbu0 mmadu echeghii ya kwa abali owukwa Otu afor.
The plan to k!ll someone was meticulously pl0tted over the course of a year , far from being a hasty or overnight decision.
Chei, uwa enweghi ishi×2( The world is meaningless)
Onye no n’elu uwa Lezie Anya oo×2( if you’re in this world , be watchful).
Okaozo eme ozo n’ elu uwa ndanda ji akpuya n’ire.
Okaozo eme ozo nne m oo ndanda ji akpunuya n’ ire ×2(Talk about one thing and do another; an ant (Ndanda) will stick to his tongue.) Simply means being hypocritical or two – faced)
Onwere ihe ka chukwu nna,× 2( Is there anything greater than God?
Onye nwere ndidi na chi anyi oh(He who has patience in our God.)
Chineke gazonuya oh( God will deliver him/her.)
Chi nwe uwa g’edunuya o (God, who owns the world, will lead him.)
Chi g’enyere ya aka oh ( God will help him.)
Chi zoma anyi ,otu anyi si n’azoputa onwe anyi ( God saves us the way we save ourselves.)
Chineke zoputa anyi oo( God saves us)
Ejim araputa ire ekwu uka oo( I normally bring out my tongue to talk.)
It means speaking clearly and confidently, saying exactly what you mean, and being straightforward without sugarcoating words .
onwere onye Mmehere ( Whom have I offended?)

Published by EZIOKWU BU MDU

ONE WORD FOR GOD CAN CHANGE YOUR LIFE FOREVER

Leave a comment

Design a site like this with WordPress.com
Get started