O wu agwọ loro ibe ya, odu ya afuta ya onu

O wu agwọ loro ibe ya, odu ya afuta ya onu

O wu agwọ loro ibe ya, odu ya afuta ya onu
And onye ro kwara gi anya shaa anya, orotuole gi anya ororo gi
(Someone who looked at you with a bad eye then opened his eyes, and has now taken his eyes off you.)
Its meaning : The person who wished you harm or was envious of you has stopped. The threat or negative attention is gone.

Agwọ loro ibe ya oo, odu ya afutala ya n’ onu.(Snake that swallows it’s fellow snake, its tail must surely come out from his mouth.)
Agwọ loro ibe ya odu ya afutala ya n’ onu simply means you can’t hide ev!l against your own kind. Snake swallowing snake = brother f!ghting brother, friend betr@ying friend. The ” tail sticking out” means the crime can’t be fully hidden. Truth will show.
O na awukwa ihe anyi kwo ario ga chukwunna si ya zoma anyi oo.( That’s why we are begging God to save us.)
Onyemazuru lee×2( who knows it all.)
Eji enye ndu enye Onye ga kwanu inye anyi ni×2 .( Had it been life is given, who would have give us.)
Onyemazuru lee×3( who knows it all.)
Onyemazuru mmadu ibe ya oo.( Who knows all About his fellow human being.)
Ashi n’ ejile enye kwala ndu anyi ya ga agwucha.( Had it been life is given, we would have finished.)
Agwọ owula loro ibe ya n’elu uwa oo.(Any type of snake that swallows it’s fellow snake in this world.)
O wukwa ihe anyi kwo ario ga chukwunna si ya biama nso.( That’s why we have been begging God to come close.)
Eji enye ndu enye Onye ga kwanu inye anyi ndu.( Had it been life is given, who would have given us.)
Mmadu owu Chi ibe ya anyi ga na agwucha.( Had it been human being is a God to its fellow, we would have finished.)
A Jehovah amarala nke ahu.( But Jehovah knows about it.)

Published by EZIOKWU BU MDU

ONE WORD FOR GOD CAN CHANGE YOUR LIFE FOREVER

Leave a comment

Design a site like this with WordPress.com
Get started